Ọpụpụ 32:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Gịnị mere ị ga-eji kwe ka ndị Ijipt sị, ‘O bu ihe ọjọọ n’obi kpọpụta ha maka na ọ chọrọ igbu ha n’ugwu ma kpochapụ ha n’ụwa’?+ Ka iwe gị dị ọkụ dajụọ. Biko, gbanwee obi gị* banyere ọdachi a i kpebiri na ị ga-eme ka ọ dakwasị ndị gị.
12 Gịnị mere ị ga-eji kwe ka ndị Ijipt sị, ‘O bu ihe ọjọọ n’obi kpọpụta ha maka na ọ chọrọ igbu ha n’ugwu ma kpochapụ ha n’ụwa’?+ Ka iwe gị dị ọkụ dajụọ. Biko, gbanwee obi gị* banyere ọdachi a i kpebiri na ị ga-eme ka ọ dakwasị ndị gị.