Ọpụpụ 32:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Cheta Ebreham, Aịzik, na Izrel bụ́ ndị ohu gị, ndị i ji onwe gị ṅụọrọ iyi, sị: ‘M ga-eme ka ụmụ* unu dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+ M ga-enyekwa ụmụ* unu ala a niile m doweere ha, ka ha wee nweta ya ka ọ bụrụ nke ha mgbe niile.’”+
13 Cheta Ebreham, Aịzik, na Izrel bụ́ ndị ohu gị, ndị i ji onwe gị ṅụọrọ iyi, sị: ‘M ga-eme ka ụmụ* unu dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+ M ga-enyekwa ụmụ* unu ala a niile m doweere ha, ka ha wee nweta ya ka ọ bụrụ nke ha mgbe niile.’”+