Ọpụpụ 32:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ozugbo Mosis rutere nso n’ebe ha mara ụlọikwuu ma hụ nwa ehi+ ahụ na egwú ha na-agba, ezigbo iwe malitere iwe ya. O wee tụpụ mbadamba nkume ndị ahụ o bu n’aka ma kụrisịa ha n’ala ala ugwu ahụ.+
19 Ozugbo Mosis rutere nso n’ebe ha mara ụlọikwuu ma hụ nwa ehi+ ahụ na egwú ha na-agba, ezigbo iwe malitere iwe ya. O wee tụpụ mbadamba nkume ndị ahụ o bu n’aka ma kụrisịa ha n’ala ala ugwu ahụ.+