Ọpụpụ 32:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Erọn zara, sị: “Onyenwe m, iwe gị adịla ọkụ. Ị ma nke ọma na ndị a na-achọkarị ime ihe ọjọọ.+