Ọpụpụ 32:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha sịrị m, ‘Meere anyị chi ga na-edu anyị, n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.’+
23 Ha sịrị m, ‘Meere anyị chi ga na-edu anyị, n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.’+