Ọpụpụ 32:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mosis kwuziri, sị: “Wepụtanụ onwe unu iche taa ijere Jehova ozi, n’ihi na onye ọ bụla n’ime unu egbuola nwa ya nakwa nwanne ya.+ Ọ ga-agọzi unu taa.”+
29 Mosis kwuziri, sị: “Wepụtanụ onwe unu iche taa ijere Jehova ozi, n’ihi na onye ọ bụla n’ime unu egbuola nwa ya nakwa nwanne ya.+ Ọ ga-agọzi unu taa.”+