Ọpụpụ 32:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 N’echi ya, Mosis gwara ndị Izrel, sị: “Unu emeela mmehie dị oké njọ. Ma, m ga-agbago n’ugwu gakwuru Jehova ka m mara ma è nwere ihe m ga-eme ka ọ gbaghara unu mmehie unu.”+
30 N’echi ya, Mosis gwara ndị Izrel, sị: “Unu emeela mmehie dị oké njọ. Ma, m ga-agbago n’ugwu gakwuru Jehova ka m mara ma è nwere ihe m ga-eme ka ọ gbaghara unu mmehie unu.”+