7 onye na-egosi puku kwuru puku ọgbọ na ọ hụrụ ha n’anya,+ onye na-agbaghara ajọ omume na mmebi iwu na mmehie.+ Ma e nweghị ihe ga-eme ka ọ hapụ ịta onye ikpe mara ahụhụ,+ kama ọ na-ata ụmụ na ụmụ ụmụ nakwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ ahụhụ n’ihi mmehie ndị nna ha mere.”+