Ọpụpụ 34:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O wee sị: “Biko, Jehova, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, Jehova, soro anyị gaa ma nọnyere anyị+ n’agbanyeghị na anyị bụ ndị isi ike,*+ gbagharakwa ajọ omume anyị na mmehie anyị+ ma were anyị ka ndị gị.”
9 O wee sị: “Biko, Jehova, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, Jehova, soro anyị gaa ma nọnyere anyị+ n’agbanyeghị na anyị bụ ndị isi ike,*+ gbagharakwa ajọ omume anyị na mmehie anyị+ ma were anyị ka ndị gị.”