Ọpụpụ 34:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Ị ga na-eme Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko.+ Ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko otú m nyere gị n’iwu. Mee ya ụbọchị asaa n’oge a kara aka n’ọnwa Ebib,*+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka i si n’Ijipt pụta.
18 “Ị ga na-eme Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko.+ Ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko otú m nyere gị n’iwu. Mee ya ụbọchị asaa n’oge a kara aka n’ọnwa Ebib,*+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka i si n’Ijipt pụta.