Ọpụpụ 34:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ị ga-eji ọka wit mbụ kara aka ị ghọtara n’ubi mee Ememme Izu. Ị ga-emekwa Ememme Ịchịkọbata Ihe* ná ngwụcha afọ.+
22 “Ị ga-eji ọka wit mbụ kara aka ị ghọtara n’ubi mee Ememme Izu. Ị ga-emekwa Ememme Ịchịkọbata Ihe* ná ngwụcha afọ.+