Ọpụpụ 34:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Mkpụrụ kacha mma ná mkpụrụ mbụ kara aka ala gị mepụtara ka ị ga-eweta n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+ “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.”+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:26 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 27
26 “Mkpụrụ kacha mma ná mkpụrụ mbụ kara aka ala gị mepụtara ka ị ga-eweta n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+ “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.”+