Ọpụpụ 34:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ya na Jehova nọgidere n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O dekwara ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ a, bụ́ Iwu Iri ahụ,* ná mbadamba nkume ndị ahụ.+
28 Ya na Jehova nọgidere n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O dekwara ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ a, bụ́ Iwu Iri ahụ,* ná mbadamba nkume ndị ahụ.+