Ọpụpụ 34:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mosis sizi n’Ugwu Saịnaị gbadata, o bukwa mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ n’aka ya.+ Mgbe Mosis si n’ugwu ahụ gbadata, ọ maghị na ihu ya na-enwu ka ìhè maka na ya na Chineke kwurịtara okwu. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:29 Ụlọ Nche,7/15/1990, p. 15-163/15/1990, p. 7
29 Mosis sizi n’Ugwu Saịnaị gbadata, o bukwa mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ n’aka ya.+ Mgbe Mosis si n’ugwu ahụ gbadata, ọ maghị na ihu ya na-enwu ka ìhè maka na ya na Chineke kwurịtara okwu.