Ọpụpụ 34:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe Erọn na ndị Izrel niile hụrụ Mosis, ha chọpụtara na ihu ya na-enwu ka ìhè, ụjọ ekweghịkwa ha gaa ya nso.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:30 Ụlọ Nche,3/15/1990, p. 7
30 Mgbe Erọn na ndị Izrel niile hụrụ Mosis, ha chọpụtara na ihu ya na-enwu ka ìhè, ụjọ ekweghịkwa ha gaa ya nso.+