-
Ọpụpụ 35:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 ya bụ, ụlọikwuu ahụ na ákwà ya na ihe a ga-eji kpuchie ya, nko ya na frem ya, okporo osisi ya, ogidi ya, na ntọala ya ndị nwere oghere;
-