Ọpụpụ 36:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 O ji ọlaedo machie frem ndị ahụ. O jikwa ọlaedo rụọ ihe ndị dị okirikiri ga-ejide okporo osisi ndị ahụ, jirikwa ọlaedo machie okporo osisi ndị ahụ.+
34 O ji ọlaedo machie frem ndị ahụ. O jikwa ọlaedo rụọ ihe ndị dị okirikiri ga-ejide okporo osisi ndị ahụ, jirikwa ọlaedo machie okporo osisi ndị ahụ.+