Ọpụpụ 37:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O jizi ọlaedo a na-agwaghị agwa kpụọ arịa ndị dị n’elu tebụl ahụ, ya bụ, efere ya, iko ya, nakwa ọkwá ya na ihe mmiri ya ndị a ga-eji na-awụsa àjà mmanya.+
16 O jizi ọlaedo a na-agwaghị agwa kpụọ arịa ndị dị n’elu tebụl ahụ, ya bụ, efere ya, iko ya, nakwa ọkwá ya na ihe mmiri ya ndị a ga-eji na-awụsa àjà mmanya.+