Ọpụpụ 37:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ otu ọlaedo a na-agwaghị agwa ka e ji rụọ isi ya niile na alaka ya niile na ihe niile dị n’ihe ahụ e ji adọsa ọkụ.* Ha niile bụ otu ihe e ji hama kụọ.
22 Ọ bụ otu ọlaedo a na-agwaghị agwa ka e ji rụọ isi ya niile na alaka ya niile na ihe niile dị n’ihe ahụ e ji adọsa ọkụ.* Ha niile bụ otu ihe e ji hama kụọ.