-
Ọpụpụ 38:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 O wee rụọ arịa niile bụ́ maka ebe ịchụàjà ahụ, bọket ya, shọvel ya, efere ya, ndụdụ ya, na ihe ndị e ji agụnye ọkụ. O ji ọla kọpa rụọ arịa ya niile.
-