Ọpụpụ 38:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 E ji ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ na ntọala iri abụọ ndị nwere oghere, jirikwa ọlaọcha rụọ ihe ndị e ji ekonye ihe n’ogidi ndị ahụ nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha.
10 E ji ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ na ntọala iri abụọ ndị nwere oghere, jirikwa ọlaọcha rụọ ihe ndị e ji ekonye ihe n’ogidi ndị ahụ nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha.