-
Ọpụpụ 38:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ákwà mgbochi ndị dị n’akụkụ ya nke ọzọ, n’ebe a ga-enwe ọnụ ụzọ e si abata n’ogige ahụ, dị kubit iri na ise. O nwere ogidi atọ na ntọala atọ ndị nwere oghere.
-