-
Ọpụpụ 38:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 O si na shekel ọlaọcha ahụ dị otu puku na narị asaa na iri asaa na ise (1,775) rụọ ihe ndị e ji ekonye ihe n’ogidi ndị ahụ, machie elu ha ma jikọta ha ọnụ.
-