-
Ọpụpụ 38:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 O ji ha rụọ ntọala ndị nwere oghere maka ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ebe ịchụàjà e ji ọla kọpa rụọ na ihe e ji ọla kọpa kpaa a ga-etinye n’ime ya, arịa niile nke ebe ịchụàjà ahụ,
-