Ọpụpụ 38:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 ntọala ndị nwere oghere ga-adị gburugburu ogige ụlọikwuu ahụ, ntọala ndị nwere oghere ga-adị n’ọnụ ụzọ ogige ahụ, na mkpọ́ niile e ji ejide ụlọikwuu ahụ nakwa mkpọ́ niile e ji ejide ogige ụlọikwuu ahụ+ gbaa gburugburu.
31 ntọala ndị nwere oghere ga-adị gburugburu ogige ụlọikwuu ahụ, ntọala ndị nwere oghere ga-adị n’ọnụ ụzọ ogige ahụ, na mkpọ́ niile e ji ejide ụlọikwuu ahụ nakwa mkpọ́ niile e ji ejide ogige ụlọikwuu ahụ+ gbaa gburugburu.