-
Ọpụpụ 39:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ha ji hama kụọ mbadamba ọlaedo dị iche iche ka ha dị fere fere. O wee berisịa ha ka ha dị ka eriri, ka o wee jiri ha na eri ahụ na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ ahụ na-acha pọpụl, eri ahụ na-acha uhie uhie, na ezigbo ákwà linin ahụ kpaa efọd ahụ. A kpakwara ihe na ya iji chọọ ya mma.
-