Ọpụpụ 39:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Nkume ndị ahụ dị ole aha ụmụ Izrel* dị, ya bụ, iri na abụọ. E denyere aha ha otú e si akanye akara na mgbaaka e ji aka ihe akara. Aha nke ọ bụla nọchikwara anya otu ebo n’ime ebo iri na abụọ ahụ.
14 Nkume ndị ahụ dị ole aha ụmụ Izrel* dị, ya bụ, iri na abụọ. E denyere aha ha otú e si akanye akara na mgbaaka e ji aka ihe akara. Aha nke ọ bụla nọchikwara anya otu ebo n’ime ebo iri na abụọ ahụ.