Ọpụpụ 39:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ha wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ụdọ ígwè a hịkọrọ ahịkọ ka eriri n’elu akpa ahụ a na-anya n’obi.+
15 Ha wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ụdọ ígwè a hịkọrọ ahịkọ ka eriri n’elu akpa ahụ a na-anya n’obi.+