-
Ọpụpụ 39:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Uwe ahụ na-enweghị aka nwere oghere n’etiti ebe elu ya. Ọ dị ka oghere na-adị n’uwe agha. A kpara ọnụ ọnụ oghere ya ahụ akpa gburugburu ka ọ ghara ịdọka adọka.
-