-
Ọpụpụ 39:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ha jizi eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie a kpakọtara ọnụ kpaa ihe yiri mkpụrụ osisi pomigranet gburugburu ọnụ ọnụ ala uwe ahụ na-enweghị aka.
-