Ọpụpụ 39:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ha jikwa ezigbo eri linin kpaa ákwà isi+ na ákwà ịchọ mma ụmụ Erọn ga na-eke n’isi,+ jiri ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa uwe úkwù.*+
28 Ha jikwa ezigbo eri linin kpaa ákwà isi+ na ákwà ịchọ mma ụmụ Erọn ga na-eke n’isi,+ jiri ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa uwe úkwù.*+