Ọpụpụ 39:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 E wee rụchaa ọrụ niile a rụrụ maka ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute. Ndị Izrel mere ihe niile Jehova nyere Mosis n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 39:32 Ụlọ Nche,12/15/1995, p. 13
32 E wee rụchaa ọrụ niile a rụrụ maka ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute. Ndị Izrel mere ihe niile Jehova nyere Mosis n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ.