Ọpụpụ 39:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 ebe ịchụàjà+ e ji ọlaedo rụọ, mmanụ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ,+ insens na-esi ísì ọma,+ ákwà ngebichi*+ nke ga-adị n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu ahụ;
38 ebe ịchụàjà+ e ji ọlaedo rụọ, mmanụ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ,+ insens na-esi ísì ọma,+ ákwà ngebichi*+ nke ga-adị n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu ahụ;