Ọpụpụ 40:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ị ga-ebubata tebụl ahụ+ ma dowe ihe ndị ga-adị na ya otú ha kwesịrị ịdị. Ị ga-ebubatakwa ihe e ji adọsa ọkụ*+ ma mụnye ọkụ* ndị dị na ya.+
4 Ị ga-ebubata tebụl ahụ+ ma dowe ihe ndị ga-adị na ya otú ha kwesịrị ịdị. Ị ga-ebubatakwa ihe e ji adọsa ọkụ*+ ma mụnye ọkụ* ndị dị na ya.+