Ọpụpụ 40:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ị ga-ete ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ na arịa ya niile mmanụ ma mee ka ebe ịchụàjà ahụ dị nsọ, ka o wee bụrụ ebe ịchụàjà kacha nsọ.+
10 Ị ga-ete ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ na arịa ya niile mmanụ ma mee ka ebe ịchụàjà ahụ dị nsọ, ka o wee bụrụ ebe ịchụàjà kacha nsọ.+