Ọpụpụ 40:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mosis dọsara ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ+ n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, ka o wee na-achụ àjà a na-esu ọkụ+ na àjà ọka na ya, otú Jehova nyere ya n’iwu.
29 Mosis dọsara ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ+ n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, ka o wee na-achụ àjà a na-esu ọkụ+ na àjà ọka na ya, otú Jehova nyere ya n’iwu.