Ọpụpụ 40:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 N’ikpeazụ, Mosis gbara ụlọikwuu ahụ na ebe ịchụàjà ahụ ogige+ gburugburu ma konye ákwà ngebichi* n’ọnụ ụzọ ogige ahụ.+ Mosis wee rụchaa ọrụ ahụ.
33 N’ikpeazụ, Mosis gbara ụlọikwuu ahụ na ebe ịchụàjà ahụ ogige+ gburugburu ma konye ákwà ngebichi* n’ọnụ ụzọ ogige ahụ.+ Mosis wee rụchaa ọrụ ahụ.