-
Levitikọs 3:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 nakwa akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha bụ́ ndị dị n’akụkụ úkwù ya. Ọ ga-ewepụta abụba kpuchiri imeju ya, wepụtakwa akụrụ ya abụọ.
-