Levitikọs 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye nchụàjà ahụ ga-arụnye mkpịsị aka ya n’ọbara ahụ+ ma fesa ya n’ala n’ihu Jehova, n’ihu ákwà mgbochi e ji gechie ebe nsọ ahụ. Ọ ga-eme ya ugboro asaa.+
6 Onye nchụàjà ahụ ga-arụnye mkpịsị aka ya n’ọbara ahụ+ ma fesa ya n’ala n’ihu Jehova, n’ihu ákwà mgbochi e ji gechie ebe nsọ ahụ. Ọ ga-eme ya ugboro asaa.+