Levitikọs 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Ọ bụrụ na ikpe ama nzukọ Izrel niile maka na ha mere mmehie n’amaghị ụma,+ ma ọgbakọ ahụ amaghị na ha emeela ihe Jehova nyere ha iwu ka ha ghara ime,+
13 “‘Ọ bụrụ na ikpe ama nzukọ Izrel niile maka na ha mere mmehie n’amaghị ụma,+ ma ọgbakọ ahụ amaghị na ha emeela ihe Jehova nyere ha iwu ka ha ghara ime,+