Levitikọs 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “‘Ọ bụrụ na onyeisi+ emee mmehie n’amaghị ụma wee mee otu n’ime ihe niile Jehova bụ́ Chineke ya nyere iwu ka a ghara ime, ikpe wee ma ya,
22 “‘Ọ bụrụ na onyeisi+ emee mmehie n’amaghị ụma wee mee otu n’ime ihe niile Jehova bụ́ Chineke ya nyere iwu ka a ghara ime, ikpe wee ma ya,