Levitikọs 4:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “‘Ọ bụrụ na onye* ọ bụla ọzọ ná ndị m emehie n’amaghị ụma, ikpe ewee ma ya maka na o mere otu n’ime ihe ndị Jehova nyere iwu ka a ghara ime,+
27 “‘Ọ bụrụ na onye* ọ bụla ọzọ ná ndị m emehie n’amaghị ụma, ikpe ewee ma ya maka na o mere otu n’ime ihe ndị Jehova nyere iwu ka a ghara ime,+