Levitikọs 4:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Onye nchụàjà ga-eji mkpịsị aka ya rụrụ ọbara anụ ahụ ma tee ya na mpi ndị dị n’ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ. Ọ ga-awụsakwa ọbara ya niile fọrọ afọ n’ala ebe ịchụàjà.+
30 Onye nchụàjà ga-eji mkpịsị aka ya rụrụ ọbara anụ ahụ ma tee ya na mpi ndị dị n’ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ. Ọ ga-awụsakwa ọbara ya niile fọrọ afọ n’ala ebe ịchụàjà.+