Levitikọs 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie o mere, ya bụ, nke ọ bụla n’ime mmehie ndị a. A ga-agbagharakwa ya.+ Ihe fọrọ n’àjà a ga-abụ nke onye nchụàjà,+ otú a na-eme ihe fọrọ n’àjà ọka.’”+
13 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie o mere, ya bụ, nke ọ bụla n’ime mmehie ndị a. A ga-agbagharakwa ya.+ Ihe fọrọ n’àjà a ga-abụ nke onye nchụàjà,+ otú a na-eme ihe fọrọ n’àjà ọka.’”+