Levitikọs 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 ma ọ bụkwanụ ya ahụ ihe furu efu ma ghaa ụgha na ya ahụghị ya, ọ bụrụkwa na ọ ṅụrụ iyi na ya emeghị nke ọ bụla n’ime mmehie ndị a,+ ihe a ka ọ ga-eme:
3 ma ọ bụkwanụ ya ahụ ihe furu efu ma ghaa ụgha na ya ahụghị ya, ọ bụrụkwa na ọ ṅụrụ iyi na ya emeghị nke ọ bụla n’ime mmehie ndị a,+ ihe a ka ọ ga-eme: