Levitikọs 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-esi n’ìgwè atụrụ wetara onye nchụàjà ebule ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà ọ ga-achụrụ Jehova maka na ikpe mara ya. Ebule ọ ga-eweta ga-eru ego ole e kwuru na anụ e ji achụ àjà ikpe ọmụma kwesịrị iru.+
6 Ọ ga-esi n’ìgwè atụrụ wetara onye nchụàjà ebule ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà ọ ga-achụrụ Jehova maka na ikpe mara ya. Ebule ọ ga-eweta ga-eru ego ole e kwuru na anụ e ji achụ àjà ikpe ọmụma kwesịrị iru.+