Levitikọs 6:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 A ga-agwa ya mmanụ ma mee ya n’ite dị mbadamba.+ Ị ga-eji mmanụ gwọọ ya nke ọma, nyawasịa ya iberibe iberibe ma weta ya ka ọ bụrụ àjà ọka, ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.
21 A ga-agwa ya mmanụ ma mee ya n’ite dị mbadamba.+ Ị ga-eji mmanụ gwọọ ya nke ọma, nyawasịa ya iberibe iberibe ma weta ya ka ọ bụrụ àjà ọka, ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.