Levitikọs 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị nwoke, sị, ‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà mmehie:+ Ọ bụ n’ebe a na-egbu anụ e ji achụ àjà a na-esu ọkụ+ ka a ga-egbukwa anụ e ji achụ àjà mmehie n’ihu Jehova. Ọ bụ ihe kacha nsọ.
25 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị nwoke, sị, ‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà mmehie:+ Ọ bụ n’ebe a na-egbu anụ e ji achụ àjà a na-esu ọkụ+ ka a ga-egbukwa anụ e ji achụ àjà mmehie n’ihu Jehova. Ọ bụ ihe kacha nsọ.