Levitikọs 6:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Onye nchụàjà nke chụrụ ya n’àjà maka mmehie ga-eri ya.+ A ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya, n’ogige ụlọikwuu nzute.+
26 Onye nchụàjà nke chụrụ ya n’àjà maka mmehie ga-eri ya.+ A ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya, n’ogige ụlọikwuu nzute.+