Levitikọs 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma àjà ọka ọ bụla ọzọ, ma ọ̀ bụ nke a gwara mmanụ+ ma ọ̀ bụ nke ọkpọọ,+ ga-abụ nke ụmụ Erọn ndị nwoke niile. Ihe ha niile ga-eketa ga-aha.
10 Ma àjà ọka ọ bụla ọzọ, ma ọ̀ bụ nke a gwara mmanụ+ ma ọ̀ bụ nke ọkpọọ,+ ga-abụ nke ụmụ Erọn ndị nwoke niile. Ihe ha niile ga-eketa ga-aha.